Izu Prestige – Ojenammuo December 16, 2020 Frank Cis Music 0 Izu Prestige is a gospel minister who is inspiring souls through music and aspiring for God’s deeper part. LYRICS OF OJENAMMUO Intro: Eeeeeeh zabadaaaa Jesus chukwuoma eeh Ka m bulie GI elu n’oruru gi eh Verse 1: Chi n’eme ihe asi so emeleme Chi n’eje ebe asiso ejeleje Chi tigburu dibia n’ihu arusi ya eze m Chi n’eme ihe siri ike Ojenanmuo Chi no na jerusalem kwuo okwu eh chioma eeh O wee mee na capernaum Oje na nmuo#2 Chukwu eeeh Oje na nmuo Verse2 Chi n’eme Ihe siri ike odi nfe Chukwu eh Bia buwere m agha zoro ezo Imere mmiri oworo nmanya eh O bu gi bukwa oje na nmuo I gara n’ili guru ugo lota eze m oo Ili gosi m ike gi ooo Onwu ejideghi GI chukwu eeh Gi meriri ike onwu eh So shiri eze shie anwu anwu O bu gi bukwa onye na nmuo Chi n’achi eze n’elu igwe na uwa na ala nmuo N’etiti mba nile Chukwu gara ije n’eku mmiri Ude gi n’ede na mba nile Ihe chi m n’emenu n’ o bu Ihe nmuo Chukwu m na aturu aja bu oke nmuo Dibia gwochaa,dibia ka dibia chi m agwogharia Chi kewara osimiri uhie(eze mooo) Umu israel we gabiga O bu kwa gi bu oke nmuo(Chioma eeh) Muo ndi ozo n’asopuru Ihe ikwuru so ya ga eme,ihe isiri diri ga adiriri Ojenanmuo,ojenanmuo Chi mu bukwa oje na nmuo Chi mu bukwa oje na nmuoC hi mu bukwa oje na nmuo Muo ndi ozo na atu egwu ya Ka ma okwu gi ghara ibia na nmezu eeh Isiri elu igwe na uwa ga agabiga Chioma gara ije n’elu mmiri Ude gi n’ede na mba Nile Bia buwere m agha zoro ezo Oputa obie m o bu gi bukwa ojenamnmuo Ihe isiri diri ga adiriri Okwu ikwuru ya ga eme Chim u bukwanu oke nmuo,muo ndi ozo na asopuru Ojenanmuo,ojenanmuo,ojenanmuo…. End Connect With Izu Prestige Instagram: Izu prestige Contact: 08069273529 https://cdn.praisezion.com/wp-content/uploads/2020/12/Izu-Prestige-Ojenammuo.mp3 DOWNLOAD MP3 HERE Izu PrestigeNigerianMore Gist Folashade – Glory March 5, 2021 Frank Cis 0 Min. Joel ft Judah – My Desire March 3, 2021 Frank Cis 0 Sarah Taiwo – Eri Mi Fara Han March 2, 2021 Frank Cis 0 Morire – Shinning Star February 25, 2021 Frank Cis 0 Joy Abuchi – Your Faithfulness January 18, 2021 Frank Cis 0